Jeremaya 25:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Jehova nke ụsụụ ndị agha sịrị: ‘Ọdachi ga-esi n’otu mba ruo mba ọzọ.+ A ga-esikwa n’ebe ndị dị n’ime ime ụwa mee ka oké ifufe fewe.+ Jeremaya 30:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova ga-amalite iwe iwe otú oké ifufe si amalite ife.+ Otú ahụ oké ifufe si efesi ike ka ọ ga-esi wesa ndị ajọ omume iwe. 24 Iwe Jehova agaghị adajụRuo mgbe o mere ihe dị ya n’obi.+ Unu ga-aghọta ihe a n’oge ikpeazụ.+
32 Jehova nke ụsụụ ndị agha sịrị: ‘Ọdachi ga-esi n’otu mba ruo mba ọzọ.+ A ga-esikwa n’ebe ndị dị n’ime ime ụwa mee ka oké ifufe fewe.+
23 Jehova ga-amalite iwe iwe otú oké ifufe si amalite ife.+ Otú ahụ oké ifufe si efesi ike ka ọ ga-esi wesa ndị ajọ omume iwe. 24 Iwe Jehova agaghị adajụRuo mgbe o mere ihe dị ya n’obi.+ Unu ga-aghọta ihe a n’oge ikpeazụ.+