Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 24:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 M ga-eme ka ọdachi dakwasị ha, ụdị nke ga-eme ka ụjọ tụwa alaeze niile dị n’ụwa.+ Ha ga na-akọcha ha, jiri ha na-ama atụ otú ọdachi na-adị, na-akwakwa ha emo. A ga-abụkwa ha ọnụ+ n’ebe niile m ga-achụga ha.+

  • Jeremaya 42:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 “N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Ọ bụrụ na unu agaa Ijipt, m ga-eji iwe na ọnụma mee unu ihe otú m mere ndị bi na Jeruselem.+ Ihe m ga-eme unu ga-eme ka ụjọ tụwa ndị ọzọ. A ga-ejizi unu na-abụ mmadụ ọnụ. A ga na-eleda unu anya, na-akwakwa unu emo.+ Unu agaghịkwa ahụ ebe a anya ọzọ.’

  • Abụ Ákwá 5:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi? Gịnịkwa mere i ji hapụ anyị kemgbe?+

  • Daniel 9:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Jehova, ebe ọ bụ na ị na-eme ezi omume mgbe niile,+ biko, ka oké iwe ị na-ewesa obodo gị bụ́ Jeruselem, bụ́ ugwu nsọ gị, dajụọ, n’ihi na mmehie anyị na ihe ọjọọ nna nna anyị hà mere emeela ka ndị niile gbara anyị gburugburu jiri Jeruselem na ndị gị mere ihe ọchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya