Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 2:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta,+ ya bụ, ndị Eze Nebukadneza nke Babịlọn dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+

  • Jeremaya 29:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 M ga-ekwe ka unu chọta m.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Jehova kwukwara, sị: ‘M ga-akpọkọta ndị obodo unu a dọọrọ n’agha. M ga-esikwa ná mba niile na ebe niile m chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ M ga-akpọlatakwa unu n’ebe m mere ka e si dọrọ unu n’agha.’+

  • Jeremaya 32:44
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 44 “Jehova kwukwara, sị, ‘Ndị mmadụ ga-eji ego na-azụ ala, na-edekwa akwụkwọ ndị e ji kwekọrịta na a zụọla ha, na-apịachi ha, na-akakwa ha akara, na-akpọkwa ndị akaebe. Ihe a ga na-eme n’ala Benjamin+ nakwa n’ebe niile gbara Jeruselem gburugburu nakwa n’obodo ndị dị na Juda+ nakwa n’obodo ndị dị n’ala bụ́ ugwu ugwu nakwa n’obodo ndị dị n’ala dị larịị+ nakwa n’obodo ndị dị n’ebe ndịda. Ihe a ga-eme n’ihi na m ga-akpọlata ndị ha a dọọrọ n’agha.’”+

  • Ezikiel 20:42
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 42 “‘Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova+ mgbe m kpọbatara unu n’Izrel,+ n’ala m ṅụrụ iyi na m ga-enye nna nna unu hà.

  • Emọs 9:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+

      Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+

      Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+

      Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya