Aịzaya 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+
26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+