Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 12:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Nwoke a bụ́ Mosis dị umeala n’obi karịa mmadụ niile+ nọ n’ụwa.

  • 1 Samuel 12:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ikpeazụ, Samuel gwara ndị Izrel niile, sị: “Emeela m ihe niile unu gwara m, họpụtara unu eze ga na-achị unu.+

  • 1 Samuel 12:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Lekwanụ m. Nọrọnụ n’ihu Jehova nakwa n’ihu onye o tere mmanụ gwa m:+ Ehi ònye ka m kpụụrụ? Jakị ònye ka m kpụụrụ?+ Ònye ka m rigburu? Ònyekwa ka m chiri ọnụ n’ala? Ònye ka m naara aka azụ iji kpee ikpe arụrụala?+ Ọ bụrụ na o nwere, m ga-enyeghachi ya onye ahụ.”+

  • Aịzaya 32:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 A ga-enwe eze+ ọ ga-abụ, ya chịwa, onye ọ bụla ana-eme ezi omume,+

      A ga-enwekwa ndị isi ga na-ekpe ikpe ziri ezi ma ha chịwa.

  • Ezikiel 34:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 M ga-ahọpụta Devid* ohu m+ ka ọ na-azụ ha.+ Ọ ga-azụkwa ha. Ọ ga na-elekọta ha, na-azụkwa ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya