Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova ga na-akụziri ụmụ gị niile ihe.+ Ụmụ gị ga-anọkwa nnọọ n’udo.+ Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ha ga-amata gị,* onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ha ga-amata gị,* onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+