Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 30:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ha na-aga Ijipt+ n’ajụghị m ase.+

      Ha na-aga ebe ahụ ka Fero chebe ha*

      Nakwa ka ndị Ijipt chebe ha.

  • Jeremaya 44:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 M ga-eme ka ndị fọrọ na Juda, ndị siri ọnwụ na ha ga-aga biri n’Ijipt, laa n’iyi ebe ahụ.+ Mma agha na ụnwụ ga-egbu ha. Mma agha na ụnwụ ga-egbu malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu. Ihe m ga-eme ha ga-eme ka ụjọ tụwa ndị ọzọ. A ga-eji ha na-abụ mmadụ ọnụ. A ga na-eleda ha anya, na-akwakwa ha emo.+

  • Ezikiel 17:17, 18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ìgwè ndị agha Fero niile agaghị enyere eze Juda aka ọ bụla+ mgbe ndị agha Babịlọn ga-eji ájá rụọ mgbidi siri ike iji nọchibido obodo a. 18 Eze Juda emeghị ihe ọ ṅụrụ n’iyi. O mebikwara ndụ ya na onye ọzọ gbara. O mere ihe a niile n’agbanyeghị na o kwere nkwa irube isi. A ga-ata ya ahụhụ.”’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya