Diuterọnọmi 28:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Unu ga-ekwe nwaanyị nkwa na unu ga-alụ ya, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike. Unu ga-arụ ụlọ, ma unu agaghị ebi na ya.+ Unu ga-akọ ubi vaịn, ma unu agaghị amalite iri mkpụrụ ya.+
30 Unu ga-ekwe nwaanyị nkwa na unu ga-alụ ya, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike. Unu ga-arụ ụlọ, ma unu agaghị ebi na ya.+ Unu ga-akọ ubi vaịn, ma unu agaghị amalite iri mkpụrụ ya.+