-
Jeremaya 31:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 “Anụla m ka Ifrem na-ebe ákwá arịrị, na-asị,
‘Adị m ka nwa ehi a na-azụghị azụ.
Ma, ị gbaziela m. Amụtakwala m ihe na ya.
Kpọghachite m, m ga-alọghachikwa,
N’ihi na ị bụ Jehova bụ́ Chineke m.
-