8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ sịrị: “Ndị Juda dịzi ka mba niile ọzọ,” 9 m ga-eme ka ndị iro bịa lụso ndị Moab bi n’ókè Moab na mba ndị ọzọ agha. Ndị Moab a bi ná mkpọda ugwu, ebe ndị mere ka Moab maa mma, ya bụ, Bet-jeshimọt, Bel-mion, nakwa Kiriateyim.+