Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 23:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+ 6 N’oge ọ ga na-achị, a ga-azọpụta Juda.+ Obi ga-erukwa ndị Izrel ala n’ebe ha bi.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.”+

  • Ezikiel 28:25, 26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Mgbe m ga-esi ebe dị iche iche a chụsasịrị ndị Izrel kpọkọta ha,+ m ga-esi n’aka ha mee ka mba dị iche iche mara na m dị nsọ.+ Ndị Izrel ga-ebikwa n’ala ha+ m nyere Jekọb ohu m.+ 26 Obi ga-eru ha ala n’ebe ahụ ha ga-ebi.+ Ha ga-arụ ụlọ, kụọkwa ubi vaịn.+ Mgbe m ga-ata ndị niile na-akwa ha emo ahụhụ, obi ga-eru ha ala.+ Ndị Izrel ga-amarakwa na m bụ Jehova Chineke ha.”’”

  • Ezikiel 34:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ M ga-emekwa ka anụ ọhịa ọjọọ gharazie ịdị n’ala ha.+ Ihe a ga-eme ka obi na-eru ha ala n’ala ịkpa ha bi, ha ana-ehikwa ụra n’oké ọhịa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya