1 Ihe E Mere 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ gwara ya ihe ndị e si n’ike mmụọ nsọ gwa ya gbasara otú a ga-esi arụ ihe niile banyere ogige+ ụlọ Jehova, ụlọ ndị a ga-anọ na-eri ihe, ebe a ga na-edowe akụ̀ ndị ga-adị n’ụlọ ezi Chineke, na ụlọ a ga na-edowe akụ̀ ndị e doro nsọ.+
12 Ọ gwara ya ihe ndị e si n’ike mmụọ nsọ gwa ya gbasara otú a ga-esi arụ ihe niile banyere ogige+ ụlọ Jehova, ụlọ ndị a ga-anọ na-eri ihe, ebe a ga na-edowe akụ̀ ndị ga-adị n’ụlọ ezi Chineke, na ụlọ a ga na-edowe akụ̀ ndị e doro nsọ.+