1 Ndị Eze 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O gwunyere ogidi ndị ahụ n’ebe a ga-esi na-abata n’ụlọ nsọ* ahụ.+ O gwunyere ogidi n’aka nri,* kpọọ ya Jekin,* gwunyekwa ogidi n’aka ekpe,* kpọọ ya Boaz.*+
21 O gwunyere ogidi ndị ahụ n’ebe a ga-esi na-abata n’ụlọ nsọ* ahụ.+ O gwunyere ogidi n’aka nri,* kpọọ ya Jekin,* gwunyekwa ogidi n’aka ekpe,* kpọọ ya Boaz.*+