Aịzaya 59:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe. Ha agaghịkwa eji ihe ha mepụtara kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ. E jikwa tigbuo zọgbuo mara ha.+ Jeremaya 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú ahụ e si ahụ mmiri jụrụ oyi n’olulu mmiri,Ka e si ahụ ihe ọjọọ na Jeruselem. A na-anụ mkpọtụ ndị tigbuo zọgbuo na mkpọtụ ndị na-ebibisị ihe n’ime ya.+ M na-ahụ ọrịa na ọdachi mgbe niile. Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na ndị ya bara ọgaranya bụ ndị tigbuo zọgbuo. Ndị bi n’obodo a na-aghakwa ụgha.+ Ire ha bụ aghụghọ aghụghọ.+
6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe. Ha agaghịkwa eji ihe ha mepụtara kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ. E jikwa tigbuo zọgbuo mara ha.+
7 Otú ahụ e si ahụ mmiri jụrụ oyi n’olulu mmiri,Ka e si ahụ ihe ọjọọ na Jeruselem. A na-anụ mkpọtụ ndị tigbuo zọgbuo na mkpọtụ ndị na-ebibisị ihe n’ime ya.+ M na-ahụ ọrịa na ọdachi mgbe niile.
12 N’ihi na ndị ya bara ọgaranya bụ ndị tigbuo zọgbuo. Ndị bi n’obodo a na-aghakwa ụgha.+ Ire ha bụ aghụghọ aghụghọ.+