-
Ilu 19:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ọ bụ nzuzu mmadụ na-ezuzu na-eme ka ọ na-eme ihe na-adịghị mma,
Ya ewesawazie Jehova oké iwe.
-
-
Ezikiel 33:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 “Ma, ndị obodo gị sịrị, ‘Ihe Jehova na-eme adịghị mma.’ Ma, ọ bụ ihe hanwa na-eme bụ ihe na-adịghị mma.
-