Ezikiel 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “‘Unu ga-asịkwa: “Ihe Jehova na-eme adịghị mma.”+ Ndị Izrel, biko nụrụnụ, ọ̀ bụ mụnwa na-eme ihe na-adịghị mma?+ Ọ́ bụghị ununwa na-eme ihe na-adịghị mma?+ Ezikiel 18:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “‘Ndị Izrel ga-asịkwa: “Ihe Jehova na-eme adịghị mma.” Ndị Izrel, ọ̀ bụ mụnwa na-eme ihe na-adịghị mma n’eziokwu?+ Ọ́ bụghị ununwa na-eme ihe na-adịghị mma?’
25 “‘Unu ga-asịkwa: “Ihe Jehova na-eme adịghị mma.”+ Ndị Izrel, biko nụrụnụ, ọ̀ bụ mụnwa na-eme ihe na-adịghị mma?+ Ọ́ bụghị ununwa na-eme ihe na-adịghị mma?+
29 “‘Ndị Izrel ga-asịkwa: “Ihe Jehova na-eme adịghị mma.” Ndị Izrel, ọ̀ bụ mụnwa na-eme ihe na-adịghị mma n’eziokwu?+ Ọ́ bụghị ununwa na-eme ihe na-adịghị mma?’