Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+