Levitikọs 27:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na ìgwè atụrụ unu. Mgbe onye na-azụ atụrụ na-agụ anụmanụ ya ọnụ,* ọ ga-ewepụtara Chineke anụ nke iri. Anụmanụ nke iri ọ bụla dị nsọ. Ezikiel 34:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Ma ununwa bụ́ atụrụ m, mụnwa bụ́ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova kwuru, sị: “M na-aga ikpere otu atụrụ na ibe ya ikpe, kpeekwara ebule na mkpi.+
32 Unu ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na ìgwè atụrụ unu. Mgbe onye na-azụ atụrụ na-agụ anụmanụ ya ọnụ,* ọ ga-ewepụtara Chineke anụ nke iri. Anụmanụ nke iri ọ bụla dị nsọ.
17 “‘Ma ununwa bụ́ atụrụ m, mụnwa bụ́ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova kwuru, sị: “M na-aga ikpere otu atụrụ na ibe ya ikpe, kpeekwara ebule na mkpi.+