Levitikọs 27:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma n’otu ụzọ n’ime ụzọ iri ọ bụla nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na atụrụ, anụ ọ bụla na-agafe n’okpuru mkpara onye ọzụzụ atụrụ,+ nke iri ga-abụ ihe dị nsọ nye Jehova. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:32 Ụlọ Nche,11/15/2008, p. 9
32 Ma n’otu ụzọ n’ime ụzọ iri ọ bụla nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na atụrụ, anụ ọ bụla na-agafe n’okpuru mkpara onye ọzụzụ atụrụ,+ nke iri ga-abụ ihe dị nsọ nye Jehova.