Levitikọs 27:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na ìgwè atụrụ unu. Mgbe onye na-azụ atụrụ na-agụ anụmanụ ya ọnụ,* ọ ga-ewepụtara Chineke anụ nke iri. Anụmanụ nke iri ọ bụla dị nsọ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:32 Ụlọ Nche,11/15/2008, p. 9
32 Unu ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na ìgwè atụrụ unu. Mgbe onye na-azụ atụrụ na-agụ anụmanụ ya ọnụ,* ọ ga-ewepụtara Chineke anụ nke iri. Anụmanụ nke iri ọ bụla dị nsọ.