Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 30:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ha na-asị ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzila ọhụụ,’

      Na-asịkwa ndị amụma, ‘Unu ebuzirila anyị ihe bụ́ eziokwu n’amụma.+

      Na-agwanụ anyị ihe ga-atọ anyị ụtọ ịnụ. Na-agwanụ anyị ihe dị mma ná ntị n’agbanyeghị na ọ bụghị ihe unu hụrụ n’ọhụụ.+

  • Jeremaya 23:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 “Anụla m ka ndị amụma, ndị na-ebu amụma ụgha n’aha m, na-asị, ‘Arọrọ m nrọ! Arọrọ m nrọ!’+

  • Abụ Ákwá 2:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ọhụụ ndị amụma gị na-ahụrụ gị bụ ọhụụ ụgha, ha abaghịkwa uru.+

      Ndị amụma gị agbaghị mmehie gị n’anwụ iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+

      Kama, ha nọ na-ahụrụ gị ọhụụ ụgha, na-agwakwa gị ihe ndị na-eduhie gị.+

  • Ezikiel 13:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 M ga-eji ike m mee ndị amụma ha ihe, ndị na-ahụ ọhụụ ụgha, ndị na-ebukwa amụma ụgha.+ Ha agaghị eso ná ndị enyi m. A gaghịkwa edenye aha ha n’akwụkwọ e dere aha ndị Izrel. Ha agaghị alọta n’Izrel. Unu ga-amarakwa na m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova.+ 10 Ihe a niile ga-eme ha n’ihi na ha eduhiela ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+ Ọ bụrụ na e jiri ihe na-esighị ike rụọ ahụ́ ụlọ, ndị na-ete ya nzu na-ete ya na nkịtị.’*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya