Aịzaya 58:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 Ọ gwara m, sị: “Tie ezigbo mkpu. Emechila ọnụ. Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m otú ha si nupụ isi,+Gwakwa ezinụlọ Jekọb mmehie ha. Ezikiel 33:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Nwa nke mmadụ, m họpụtara gị ka ị bụrụ onye nche ndị Izrel. Ọ bụrụ na ị nụ ihe ọ bụla n’ọnụ m, dọọ ha aka ná ntị otú m gwara gị dọọ ha.+
58 Ọ gwara m, sị: “Tie ezigbo mkpu. Emechila ọnụ. Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m otú ha si nupụ isi,+Gwakwa ezinụlọ Jekọb mmehie ha.
7 “Nwa nke mmadụ, m họpụtara gị ka ị bụrụ onye nche ndị Izrel. Ọ bụrụ na ị nụ ihe ọ bụla n’ọnụ m, dọọ ha aka ná ntị otú m gwara gị dọọ ha.+