Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 28:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ndị Filistia+ lụsokwara obodo ndị dị na Shefila*+ na Negeb,* bụ́ ndị dị na Juda, agha ma weghara Bet-shimesh,+ Aịjalọn,+ Gedirọt, Soko na ime obodo ndị dị ya nso,* Timna+ na ime obodo ndị dị ya nso, nakwa Gimzo na ime obodo ndị dị ya nso. Ha gakwara biri ebe ahụ.

  • Aịzaya 9:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova ga-agba nkịtị ka ndị iro Rizin lụso Ifrem agha.

      Ọ ga-emekwa ka ndị iro ya mesie ya ike.

      12 Ndị Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa, ndị Filistia esi n’ebe ọdịda anyanwụ* bịa.+

      Ha ga-emeghe ọnụ ripịa ndị Izrel.+

      N’ihi isi ha na-enupụ, iwe ya adajụbeghị,

      Kama ọ ka welitere aka ka ọ taa ha ahụhụ.+

  • Aịzaya 14:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 “Ndị Filistia, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịṅụrị ọṅụ

      N’agbanyeghị na a gbajiela mkpara onye na-apịa unu ihe.

      Agwọ ọjọọ ga-esi na mgbọrọgwụ agwọ pụta,+

      Ụmụ ya ga-abụkwa agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe.*

  • Jeremaya 47:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 47 Jehova gwara Jeremaya onye amụma okwu gbasara ndị Filistia+ tupu Fero emerie Gaza.

  • Joel 3:4-6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Taya na Saịdọn na ógbè niile dị na Filistia,

      Gịnị ka m mere unu?

      Ò nwere ihe m mere unu unu na-akwụghachi m ụgwọ ya?

      Ọ bụrụ na unu na-akwụghachi m ụgwọ,

      M ga-eme ka ihe unu mere m lọghachi n’isi unu ngwa ngwa, n’egbughị oge.+

       5 Ebe ọ bụ na unu eburula ọlaọcha m na ọlaedo m,+

      Unu ebubakwala akụ̀ m ndị kacha mma n’ụlọ chi unu dị iche iche,

       6 Unu ereela ndị Juda na ndị Jeruselem resị ha ndị Grik+

      Ka unu wee kpọpụ ha n’ala ha kpọga ha n’ebe dị anya,

  • Emọs 1:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Jehova kwukwara, sị:

      ‘“N’ihi isi ndị Gaza nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,

      N’ihi na ha kpọọrọ ndị niile a dọọrọ n’agha+ kpọnye Ịdọm.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya