Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M wee nara Jehova iko ahụ, meekwa ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya.+ Jeremaya 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd. Zefanaya 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na o nweghịzi onye ga-ebi na Gaza. Ashkelọn ga-abụkwa ebe tọgbọ chakoo.+ A ga-achụpụ Ashdọd n’etiti ehihie. A ga-efopụkwa Ekrọn.+
20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd.
4 N’ihi na o nweghịzi onye ga-ebi na Gaza. Ashkelọn ga-abụkwa ebe tọgbọ chakoo.+ A ga-achụpụ Ashdọd n’etiti ehihie. A ga-efopụkwa Ekrọn.+