Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 25:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 M wee nara Jehova iko ahụ, meekwa ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya.+

  • Jeremaya 25:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd.

  • Emọs 1:6-8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Jehova kwukwara, sị:

      ‘“N’ihi isi ndị Gaza nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,

      N’ihi na ha kpọọrọ ndị niile a dọọrọ n’agha+ kpọnye Ịdọm.

       7 M ga-eme ka ọkụ gbaa mgbidi Gaza,+

      Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu ya niile.

       8 M ga-ebibi ndị bi n’Ashdọd,+

      Bibiekwa onye nọ n’Ashkelọn+ na-achị.*

      M ga-ata Ekrọn+ ahụhụ.

      Ndị Filistia fọrọnụ ga-alakwa n’iyi.”+ Ọ bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’

  • Zekaraya 9:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Ashkelọn ga-ahụ ya ma tụọ egwu.

      Ọ ga-ewute Gaza nke ukwuu,

      Wutekwa Ekrọn maka na e menyela ihe ọ tụkwasịrị obi ihere.

      Eze Gaza ga-anwụ,

      E nweghịkwa onye ga-ebi n’Ashkelọn.+

       6 Onye mba ọzọ ga-ebi n’Ashdọd,

      M ga-ebibikwa ihe onye Filistia ji anya isi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya