Ezikiel 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ọ̀ na-atọ m ụtọ ka onye ajọ omume nwụọ?+ Ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme wee dịrị ndụ na-aga?’+ 1 Timoti 2:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a dị mma n’anya Chineke, Onye Nzọpụta anyị.+ Ọ na-anabatakwa ya. 4 Ọ bụ uche ya ka a zọpụta ụdị mmadụ niile,+ ka ha marakwa eziokwu nke ọma.
23 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ọ̀ na-atọ m ụtọ ka onye ajọ omume nwụọ?+ Ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme wee dịrị ndụ na-aga?’+
3 Ihe a dị mma n’anya Chineke, Onye Nzọpụta anyị.+ Ọ na-anabatakwa ya. 4 Ọ bụ uche ya ka a zọpụta ụdị mmadụ niile,+ ka ha marakwa eziokwu nke ọma.