Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 79:8, 9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Atala anyị ahụhụ maka ihe ọjọọ nna nna anyị hà mere.+

      Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+

      N’ihi na e mechuola anyị ezigbo ihu.

      9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+

      N’ihi aha gị dị ebube.

      Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+

  • Aịzaya 63:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ndị gị dị nsọ bitụrụ n’ala a.

      Ma, ndị iro anyị azọdala ụlọ nsọ gị.+

      19 O teela anyị dị ka ndị ị na-achịtụbeghị.

      O teekwala anyị dị ka ndị na-azatụbeghị aha gị.

  • Jeremaya 14:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Gịnị mere i ji nọrọ ka nwoke ihe juru anya,

      Dị ka dike nke na-enweghị ike ịzọpụta ndị ya?

      Ma Jehova, ị nọnyeere anyị.+

      Ọ bụkwa aha gị ka anyị na-aza.+

      Ahapụkwala anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya