Mak 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ sịrị ha: “N’eziokwu, Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa ma mee ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ.+ Ma gịnị mere e ji dee na Nwa nke mmadụ ga-ata nnukwu ahụhụ,+ e mesookwa ya ka onye a jụrụ ajụ?+
12 Ọ sịrị ha: “N’eziokwu, Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa ma mee ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ.+ Ma gịnị mere e ji dee na Nwa nke mmadụ ga-ata nnukwu ahụhụ,+ e mesookwa ya ka onye a jụrụ ajụ?+