Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 2:37, 38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Eze, ọ bụ gị bụ eze ndị eze, onye Chineke nke eluigwe nyere alaeze a.+ O mere ka ị dị ike, nye gị ume, meekwa ka a na-akwanyere gị ùgwù. 38 O nyefere ndị bi n’ebe dị iche iche n’aka gị, nyefeekwa anụ ọhịa dị iche iche na nnụnụ n’aka gị. O mekwara ka ị na-achị ha niile.+ Ọ bụ gịnwa bụ isi ahụ e ji ọlaedo kpụọ.+

  • Daniel 7:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 “Nke mbụ yiri ọdụm,+ o nwekwara nku ugo.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe a kara ya nku. E si n’ala selie ya elu ma mee ka o jiri ụkwụ abụọ guzoro ka mmadụ, e mekwara ka o nwee* obi mmadụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya