Aịzaya 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ka ha ṅụọ mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ Ha na-aṅụgide mmanya chi ejie, mmanya ana-egbukwa ha. Aịzaya 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ndị aṅụrụma, bụ́ ndị Ifrem,+ ga-ata ahụhụ. Ha na-ewere obodo ha* ka okpueze na-egbuke egbuke,*Ka ọmarịcha okooko osisi nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri. Ma, mmanya na-egbu ndị nọ ebe ahụ, ọmarịcha okooko osisi ha ga-akpọnwụkwa.
11 Ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ka ha ṅụọ mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ Ha na-aṅụgide mmanya chi ejie, mmanya ana-egbukwa ha.
28 Ndị aṅụrụma, bụ́ ndị Ifrem,+ ga-ata ahụhụ. Ha na-ewere obodo ha* ka okpueze na-egbuke egbuke,*Ka ọmarịcha okooko osisi nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri. Ma, mmanya na-egbu ndị nọ ebe ahụ, ọmarịcha okooko osisi ha ga-akpọnwụkwa.