Aịzaya 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ahụhụ ga-adịrị okpueze dị ebube nke ndị aṅụrụma Ifrem,+ na okooko osisi na-achanwụ achanwụ nke e ji chọọ ya oké mma, nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri nke ndị mmanya na-egbu! Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:1 Amụma Aịsaịa I, p. 287-288 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 11
28 Ahụhụ ga-adịrị okpueze dị ebube nke ndị aṅụrụma Ifrem,+ na okooko osisi na-achanwụ achanwụ nke e ji chọọ ya oké mma, nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri nke ndị mmanya na-egbu!