Aịzaya 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ndị aṅụrụma, bụ́ ndị Ifrem,+ ga-ata ahụhụ. Ha na-ewere obodo ha* ka okpueze na-egbuke egbuke,*Ka ọmarịcha okooko osisi nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri. Ma, mmanya na-egbu ndị nọ ebe ahụ, ọmarịcha okooko osisi ha ga-akpọnwụkwa. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:1 Amụma Aịsaịa I, p. 287-288 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 11
28 Ndị aṅụrụma, bụ́ ndị Ifrem,+ ga-ata ahụhụ. Ha na-ewere obodo ha* ka okpueze na-egbuke egbuke,*Ka ọmarịcha okooko osisi nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri. Ma, mmanya na-egbu ndị nọ ebe ahụ, ọmarịcha okooko osisi ha ga-akpọnwụkwa.