2 Ndị Eze 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova wee wesa ndị Izrel+ ezigbo iwe,+ nyefeekwa ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa ya, ha ana-emesi ha ike oge niile. 2 Ndị Eze 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Pul+ eze Asiria bịara ka ọ lụso ndị Izrel agha. N’ihi ya, Menahem nyere ya otu puku (1,000) talent* ọlaọcha, ka o nyere ya aka mee ka ọchịchị ya sie ike.+
3 Jehova wee wesa ndị Izrel+ ezigbo iwe,+ nyefeekwa ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa ya, ha ana-emesi ha ike oge niile.
19 Pul+ eze Asiria bịara ka ọ lụso ndị Izrel agha. N’ihi ya, Menahem nyere ya otu puku (1,000) talent* ọlaọcha, ka o nyere ya aka mee ka ọchịchị ya sie ike.+