Jenesis 28:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Aịzik zipụrụ Jekọb, ya agawa Padan-eram, na nke Leban nwa Betuel onye Eram.*+ Leban bụ nwanne Ribeka+ nne Jekọb na Ịsọ. Diuterọnọmi 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-ekwuzi n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Eram*+ na-agagharị agagharị.* Ọ gara n’Ijipt+ bụrụ onye mbịarambịa n’ebe ahụ, ya na mmadụ ole na ole bụ́ ndị ezinụlọ ya.+ Ma ọ nọ n’ebe ahụ ghọọ mba ukwu, nke ndị ya dị ike ma dị ọtụtụ.+
5 Aịzik zipụrụ Jekọb, ya agawa Padan-eram, na nke Leban nwa Betuel onye Eram.*+ Leban bụ nwanne Ribeka+ nne Jekọb na Ịsọ.
5 Ị ga-ekwuzi n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Eram*+ na-agagharị agagharị.* Ọ gara n’Ijipt+ bụrụ onye mbịarambịa n’ebe ahụ, ya na mmadụ ole na ole bụ́ ndị ezinụlọ ya.+ Ma ọ nọ n’ebe ahụ ghọọ mba ukwu, nke ndị ya dị ike ma dị ọtụtụ.+