Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 20:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Mmanya na-eme ka mmadụ na-eme ihe a ga-eji na-achị ya ọchị,*+ mmanya na-emekwa ka mmadụ ghara ịna-ejide onwe ya.+

      Onye ọ bụla o mere ka ọ kpafuo amaghị ihe.+

  • Ilu 23:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Ekwela ka otú mmanya si acha ọbara ọbara masị gị,

      Ekwekwala ka otú o si egbuke egbuke n’iko na otú o si eji nwayọọ agbada n’akpịrị masị gị.

  • Ilu 23:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Anya gị ga na-ahụ ihe na-enweghị isi na ọdụ,

      Obi gị ga-emekwa ka ị na-ekwu okwu rụrụ arụ.+

  • Aịzaya 28:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Ndị nchụàjà na ndị amụma akpafuola n’ihi mmanya.

      Ha na-adagharị n’ihi mmanya na-egbu ha.

      Mmanya na-egbu ha emeela ka ha kpafuo.

      Mmanya na-emegharị ha anya,

      Ha na-adagharịkwa n’ihi mmanya na-egbu ha.

      Ọhụụ ha hụrụ emeela ka ha kpafuo.

      Mmanya ekweghịzi ha mara ihe ha na-ekpe n’ikpe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya