Maịka 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Aka ha ma nnọọ otú e si eme ihe ọjọọ.+ Onyeisi na-ekwu ihe a ga-enye ya. Onye na-ekpe ikpe na-ekwu ka a kwụọ ya ụgwọ.+ Onye a ma ama na-ekwukwa ihe ọ chọrọ ka e nye ya.*+ Ha na-agbakọkwa aka eme ya.
3 Aka ha ma nnọọ otú e si eme ihe ọjọọ.+ Onyeisi na-ekwu ihe a ga-enye ya. Onye na-ekpe ikpe na-ekwu ka a kwụọ ya ụgwọ.+ Onye a ma ama na-ekwukwa ihe ọ chọrọ ka e nye ya.*+ Ha na-agbakọkwa aka eme ya.