Ndị Ikpe 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ. Jeremaya 46:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị,‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ* ga-abata, dịrị otú ugwu Tebọ+ dị n’etiti ugwu ndị ọzọ,Dịrịkwa otú ugwu Kamel+ dị n’akụkụ oké osimiri.
6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ.
18 Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị,‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ* ga-abata, dịrị otú ugwu Tebọ+ dị n’etiti ugwu ndị ọzọ,Dịrịkwa otú ugwu Kamel+ dị n’akụkụ oké osimiri.