2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+
28 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jeroboam, ihe niile o mere, ike ọ kpara, otú o si lụọ agha, na otú o si nwetaghachiri ndị Juda na ndị Izrel Damaskọs+ na Hemat,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel.