12 Ọ bụrụ na o wetara ya iji kelee Chineke,+ ihe ndị ọ ga-eweta ya na àjà ekele ahụ bụ ogbe achịcha ndị na-ekoghị eko dị okirikiri a gwara mmanụ, achịcha ndị dị fere fere na-ekoghị eko a wụrụ mmanụ, nakwa ogbe achịcha ndị dị okirikiri e ji ntụ ọka e gwere nke ọma mee, bụ́ ndị a gwara mmanụ nke ọma.