39 Ọ sịrị ha: “Ọgbọ ọjọọ nke hapụrụ Chineke na-achọ ihe àmà, ma o nweghị ihe àmà a ga-egosi ya ma ọ́ bụghị ọrụ ebube ahụ a rụụrụ Jona onye amụma.+ 40 N’ihi na otú ahụ Jona nọrọ n’afọ nnukwu azụ̀ ụbọchị atọ, ehihie na abalị,+ ka Nwa nke mmadụ ga-anọkwa n’ime ala ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+