Matiu 12:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ihi na dị nnọọ ka Jona+ nọrọ n’afọ nnukwu azụ̀ ụbọchị atọ, ehihie na abalị, otú ahụ ka Nwa nke mmadụ+ ga-anọ n’ime ala+ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:40 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 104-105 Ụlọ Nche,3/15/2003, p. 17-185/15/1996, p. 288/15/1990, p. 30
40 N’ihi na dị nnọọ ka Jona+ nọrọ n’afọ nnukwu azụ̀ ụbọchị atọ, ehihie na abalị, otú ahụ ka Nwa nke mmadụ+ ga-anọ n’ime ala+ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+