Aịzaya 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Ga-eme ka ọgba aghara dị, meekwa ka e nwee ndị e meriri na ndị chị obi n’aka+Na Ndagwurugwu Ọhụụ. A ga-akwada mgbidi.+ Ndị mmadụ ga na-etikwa mkpu, a na-anụ olu ha n’ugwu.
5 N’oge ahụ, Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Ga-eme ka ọgba aghara dị, meekwa ka e nwee ndị e meriri na ndị chị obi n’aka+Na Ndagwurugwu Ọhụụ. A ga-akwada mgbidi.+ Ndị mmadụ ga na-etikwa mkpu, a na-anụ olu ha n’ugwu.