Maịka 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye kacha mma n’ime ha yiri ogwu. Onye kacha ha eme ihe dị mma dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige. Ụbọchị ndị nche gị kwuru gbasara ya, nke bụ́ ụbọchị a ga-ekpe gị ikpe, ga-eru.+ Ha agaghịkwa ama ihe ha ga-eme eme.+
4 Onye kacha mma n’ime ha yiri ogwu. Onye kacha ha eme ihe dị mma dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige. Ụbọchị ndị nche gị kwuru gbasara ya, nke bụ́ ụbọchị a ga-ekpe gị ikpe, ga-eru.+ Ha agaghịkwa ama ihe ha ga-eme eme.+