Maịka 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye kasị mma n’ime ha yiri ahịhịa ogwu, onye kasị bụrụ onye ziri ezi n’ime ha dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige.+ Ụbọchị ndị nche gị, mgbe a ga-elebara gị anya, ga-abịa.+ Ugbu a ka ha ga-anọ ná mgbagwoju anya.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,11/15/2013, p. 10-11 Ụbọchị Jehova, p. 78
4 Onye kasị mma n’ime ha yiri ahịhịa ogwu, onye kasị bụrụ onye ziri ezi n’ime ha dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige.+ Ụbọchị ndị nche gị, mgbe a ga-elebara gị anya, ga-abịa.+ Ugbu a ka ha ga-anọ ná mgbagwoju anya.+