Maịka 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye kacha mma n’ime ha yiri ogwu. Onye kacha ha eme ihe dị mma dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige. Ụbọchị ndị nche gị kwuru gbasara ya, nke bụ́ ụbọchị a ga-ekpe gị ikpe, ga-eru.+ Ha agaghịkwa ama ihe ha ga-eme eme.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,11/15/2013, p. 10-11 Ụbọchị Jehova, p. 78
4 Onye kacha mma n’ime ha yiri ogwu. Onye kacha ha eme ihe dị mma dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige. Ụbọchị ndị nche gị kwuru gbasara ya, nke bụ́ ụbọchị a ga-ekpe gị ikpe, ga-eru.+ Ha agaghịkwa ama ihe ha ga-eme eme.+