3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+
23 Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-eme ka a kwụsị ịtụ ilu a, ha agakwaghị atụ ya dị ka ilu n’Izrel.”’+ Ma gwa ha, sị, ‘Oge eruwo nso,+ mmezu nke ihe a hụrụ n’ọhụụ niile eruwokwa nso.’
7 “Ụbọchị a ga-elebara ha anya ga-abịa;+ ụbọchị a ga-akwụ ha ụgwọ kwesịrị ha ga-abịa.+ Ndị Izrel ga-amata ihe na-emenụ.+ Onye amụma ga-aghọ onye nzuzu,+ ọtụtụ njehie gị+ na ibu iro nke juru ebe niile ga-eme ka ara gbaa onye mmụọ na-akpali ikwu okwu.”