Luk 12:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Ha ga-ekewa, nna ga na-emegide nwa ya nwoke, nwa nwoke ana-emegide nna ya, nne ana-emegide nwa ya nwaanyị, nwa nwaanyị ana-emegide nne ya. Nne di ga na-emegide nwunye nwa ya, nwunye nwa ana-emegide nne di ya.”+
53 Ha ga-ekewa, nna ga na-emegide nwa ya nwoke, nwa nwoke ana-emegide nna ya, nne ana-emegide nwa ya nwaanyị, nwa nwaanyị ana-emegide nne ya. Nne di ga na-emegide nwunye nwa ya, nwunye nwa ana-emegide nne di ya.”+