-
Ezikiel 39:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-akpọghachite ụmụ Jekọb a dọọrọ n’agha,+ meekwara ndị Izrel niile ebere.+ M ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ka a mara na aha m dị nsọ.+ 26 Ha hụsichaa anya maka na ha kwụsịrị ife m,+ ha ga-ebirizi n’ala ha, obi eruo ha ala. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.+
-