Aịzaya 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O tiziri mkpu ka ọdụm, sị: “Jehova, m na-eguzo n’ụlọ nche mgbe niile n’ehihie,Na-eguzokwa n’ebe m na-anọ eche nche n’abalị ọ bụla.+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma mụnwa ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere* Chineke, onye nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
8 O tiziri mkpu ka ọdụm, sị: “Jehova, m na-eguzo n’ụlọ nche mgbe niile n’ehihie,Na-eguzokwa n’ebe m na-anọ eche nche n’abalị ọ bụla.+