Jeremaya 22:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M dụrụ gị ọdụ n’oge ị na-enweghị ihe na-echegbu gị. Ma, ị sịrị na ị gaghị ege m ntị.+ Otú a ka i si eme kemgbe ị bụ nwata. Ị naghị ege m ntị.+ Jeremaya 32:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha batara n’ala a nweta ya, ma ha emeghị ihe i kwuru. Ha edebeghịkwa iwu gị. Ha emeghịkwa ihe niile i nyere ha iwu ka ha mee, i wee mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.+
21 M dụrụ gị ọdụ n’oge ị na-enweghị ihe na-echegbu gị. Ma, ị sịrị na ị gaghị ege m ntị.+ Otú a ka i si eme kemgbe ị bụ nwata. Ị naghị ege m ntị.+
23 Ha batara n’ala a nweta ya, ma ha emeghị ihe i kwuru. Ha edebeghịkwa iwu gị. Ha emeghịkwa ihe niile i nyere ha iwu ka ha mee, i wee mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.+